text
stringlengths 30
140
| audio
audioduration (s) 2.74
13.7
| speaker_id
stringclasses 1
value | age_group
stringclasses 1
value | domain
stringclasses 1
value | gender
stringclasses 1
value |
|---|---|---|---|---|---|
Ọ na-anwale ọtụtụ ugboro igbochi àgwà ọjọọ a, ma ọ na-agaghị emeri ya.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Nke a ọ̀ pụtaziri na anyị ga [?] - atagide ahụhụ ruo mgbe ebighị ebi ?
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
[um] Iji ihe oyiyi eme ihe malitere eme ihe malitere n’aka ndị na-ekpere arụsị
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ịhụ ego n’anya bụ n’ezie mgbọrọgwụ nke ọtụtụ ihe ọjọọ .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ọ bụghị naanị ndị ọchụnta ego nọ na njem
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
N’oge ahụ , e nwere mkpochapụ’ ndị ajọ mmadụ na Juda .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
ỌLỌRỊN bụ ihe [um] mmadụ na-achọsi ike n’ihi mma ya na ịdịte aka.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
A kọọrọ nne na nna m na m na-ekwusa ozi banyere okpukperechi ọhụrụ .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ekpere na-enyere anyị aka ịmepụta “ọkụ mkpụrụ nke mmụọ.”
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
E nwekwara ihe ndị ọzọ oriri a nke Chineke mere na-agụnye .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ndụ dabeere n’irube isi n’Okwu Chineke bụ ndụ obi ụtọ [um]
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Olee mgbe na otu anyị ga-esi ejikere maka ọnwụnwa?
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ebumnobi bụ iji nweta ngagharị nke [um] Mmụọ Chineke n’ime ndụ [um] anyị. [um]
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ọchịchọ nke ife ihe ofufe n’ọnọdụ Chineke ka zukwara ebe niile .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ụfọdụ ndị na m-emefu ego aghara aghara mgbe ha nwere nkụda mmụọ .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
N'ederede a, “ ime mmirichukwu ” na “ imikpu n’ime mmiri [?] ” bụ otu ihe ahụ .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
[um] I nwere ọtụtụ [um] ihe mere ị ga-eji amụ Okwu [um] Chineke .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ọ bụ isi maọbụ uche mgbasasị kpaliri ya igbu onwe igbu onwe ya?
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ọ na-akọwakwa ihe ahu bu ya bụ ebe olileanya mmadụ dịkwasịrị.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Akụkọ ihe mere eme oge gara aga bụ eziokwu ma eziokwu ma bụrụkwa okwu Chineke
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ọchịagha ahụ bụ ọkachamara nke ọrụ ya gụnyere ịchọpụta ma Jizọs ọ̀ nwụọla n’ezie ọ̀ nwụọla n’ezie .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Jisọs [?] [um] maara [um] na ezi obi ụtọ na-agụnye iso ndị ọzọ na-akpakọrịta . [um]
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Pọl onyeozi gosipụtara ekele si n'umeala ekele si n'umeala obi ya o nwere maka ihe ndị e [um] wetara.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ma ọ bụghị onye ọ [um] bụla jiri nnukwu nsọpụrụ hụ [?] Origen [um] n’anya.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
A nọ m na-atụ egwu na mụ maọbụ nne na nna m [um] pụrụ ịnwụ . ”
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ee, n’echiche Chineke, arụsọ mmụọ niile abụghị iwu kwadoro.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ole ndị ka ụmụ nwoke a bụ , gịnịkwa bụ ihe mgbochi ha gabigara?
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Taa, ọtụtụ enwetala ihe ịga nke ọma yiri nke ahụ n’imewe ihe mgbochi.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Jizọs [um] Kraịst bụ onye bụ́ [um] isi na mmezu nzube Chineke .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
M̀ ga-eje kpọọrọ gị nwaanyị [cs] Hibru [cs] ka o nyere gị nwa a ara ? ’
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Mgbe ahụ ,“ oké oriri nke ihe mara abụba” ga-agụnye nri a [um] na-ahụ anya [um] n’ụba . [um]
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Nke ahụ bụ mgbe , n’oge dịgasị iche , m zutere Ebube na Chinwendu .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Otu ụbọchị [um] , o [um] jidere ya , na-asị : “ [um] Ka mụ na gị dinaa. ”
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ihe a [um] ka otu akụkọ [um] si Ireland kwuru banyere ọnọdụ ụwa . [um]
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ọ dịghị onye ga-agbanahụ nkwupụta na mmezu nke ikpe Chineke .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ezinụlọ a na-enye osisi ndị e kenyere mkpokoro azụ ego ayọrọ na ha nri .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
N’ebe a N’ebe a ka isi okwu ahụ dị.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Maka gịnị ka i [?] ji chọọ ịdị ka ha n’akụkụ ahụ
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ọ̀ bụ na arụsọ mmụọ niile abụghị iwu kwadoro, ma Chineke [?] achịkwaghị ha ma gbochikwaghị ha?
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ọ bụ n’ọnụ ụlọ ọnọdụ mberede nke ụlọ ọgwụ .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
E [um] buru nke a n’amụma n’okwu nke [um] amụma ndị a .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ha ga-abụ ike bara uru nke ukwuu n’ime ndụ gị.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ọ na-atọ ọtụtụ ndị mmadụ ụtọ nke ukwuu ịga n’ogige ntụrụndụ [um] .maọbụ [um] .maọbụ ebe a kụrụ akwụkwọ ndụ
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Nebe ọtụtụ ndị nọ taa , mmehie bụ echiche a na-anabataghị.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Olee ihe ndị mere i ji chọọ ịmụ akwụkwọ nsọ ederede a ?
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Iwu kwadoro ihe niile ; mana ọ bụghị ihe niile na-akwụli. ”
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
N’ezie , ọtụtụ ndị enwechaghị mmasị n’arụmụka ndị metụtara nkà mmụta.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
N’ụzọ a, lee ndụmọdụ onyeozi Emeka nyere Timoti.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ndị mmadụ nwere ike igbu onye nwere okwukwe siri ike, dị ka ha mere Nwachukwu.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Olivera bụ onye ji Ụka Ọtọdọks kpọrọ ihe n’Albania .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Pọl dọkwara aka ná ntị , sị : “ Ịtụkwasị uche n’anụ ahụ bụ ọnwụ [?] . ”
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Kedu ụdị ụwa ndị Igbo mbụ bi na ya?
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ị nwere nwere ike ikwere okwukwe gị n’Isiokwu ahụ obi ike.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ụfọdụ ajụjụ bụ bụ nanị Chineke nwere ike inyere anyị aka ịza ya.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
[um] Ọgụ ọnwụ a na-alụ n’ọgbọ egwuregwu na-amasị ndị Rom.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Oge ọ ọbụla ị gụrụ otu akwụkwọ ederede, ị ga-amụtarịrị ihe ọhụrụ.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ma e wezụga nri , uwe uwe , na ebe obibi , gịnị ọzọ dị mmadụ mkpa ?
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ọ bụ ndị [?] ozi ala ọzọ wetaara mụ na ezinụlọ m eziokwu ahụ! ’
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Chimamanda chọsịrị ike ịmụ ụmụ, mana ọ mụtaghị ụmụ .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Nke a bụkwa Nke a bụkwa otú ọ dị n’ihe gbasara àgwà ya nke ikiri telivishọn n’ọtụtụ oge.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
N'ezie, ọ bụghị naanị ịgụ ederede ndị a nke edemede ahụ ka e ji ezu.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
O nwegh [?] ike ịrụ ọrụ n’ehihie,, ọrịa afọ: ya na- emekpakwa ya ahụ́ n’abalị .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Otú ọ dị , ezi Ndị otu Kraịst adịghị echefu nzube bụ́ isi nke ihe oyiyi oyiyi okpukpe .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
❑ adịghị achọ ka gị na ndị [?] enyi gị na ndị ezinụlọ gị na - anọkọ .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ha na-atụ anya na m ga-eji akwụkwọ m gụrụ [um] wete mmepe [um] wete mmepe n'obodo ahụ .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
[um] Ọ na-enye gị obi ụtọ na ntụsara ahụ́ nke ukwuu.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Otu ahụ ka ọ dịkwa mgbe e nwere ihe gbawara gị obi .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Maka ụfọdụ, àgwà ochie ma ọ bụ adịghị ike na-egbochi mmepe ha.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Mbanụ , onye ahụ na - ata ahụhụ maka mkpebi iberibe o mere .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Gịnị kpatara e ji nye iwu ndị ahụ metụtara ịdị ọcha ?
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Nke a emeela ka ahụ mkpa ọ dị [?] inwe ụlọ akwụkwọ ọzọ .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ya onwe ya kwa enweela nkà iji ụzọ a agakwuru ndị ọzọ .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ha bụ “ ihe [um] a [um] na-achọsi [um] ike nke mba niile . ”
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
[um] Ma o yiri ka ọ gaghị ekwe omume mmadụ ịnọ nnọọ n’echeghị banyere ego .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Olee ihe àmà gosiri na nke a bụ ihe mere eme n’ezie ?
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Anwale m ọtụtụ ugboro ịkwụsị ya ma enweghị m enweghị m ike.”
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Lee nkọwa dị dị mma banyere paradaịs ime mmụọ ahụ !
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Otú ọ dị , nke a anaghị arụtụ aka n’ọchịchịrị nke a na-ahụ anya .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Àgwà ọma ime mmụọ na-eme ka mmekọrịta anyị na Chineke sie ike.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Tụgharịa uche na ndụmọdụ na ihe mmụta ndị ị hụrụ na akwụkwọ nsọ .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ole mmadụ ka nwụrụ n’oge na-ezighị ezi n’ime ime ihe ha kweere na ọ bụ eziokwu?
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ka otu ị ga-esi belata ohere ikwere ụgha?
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ọ bụ Josaịa , bụ́ nwa [cs] Amọn [cs], bụ eze ugbu a .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Kwa ụbọchị, ọ na-ala n’ụlọ site n’ụzọ ahụ́ otu.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ọ na - ewute m , ma ọ ga [?] [um] - emecha pụọ [um] m n’obi . ’
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
N’ezie, unu ga na-ekwu okwu n'ikuku . ”
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
A na - eji oké nkume, ọdọ mmiri, na osisi eme ka ebe ahụ yie oké ọhịa .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
A kọwara inwe aṅụrị dị ka ọnọdụ ọma na-adịgide adịgide .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
O ji afọ [?] ya aka [um] na-atụrụgharị n’ala .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ọ BỤRỤ, dị ka mmadụ , mụ na anụ ọhịa alụọla ọgụ n’Efesọs . ”
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ndị a bụ “ ndị mba ” ahụ a kpọrọ aha n’amụma ahụ .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Anyị jiri ya na - arụ ọrụ , ya ana - esikwu ike , ọbụna mgbe anyị merela agadi .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
E nwere ihe atọ ụbụrụ [um] mmadụ na - na - eme : ịghọta ihe , ichekwa ya , na icheta ya [um] .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Mgbe ọ nụrụ akụkụ nke nụrụ akụkụ nke mkparịta ụka a, nwoke nọ nso kpọrọ ha okwu.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Gịnị ka anyị kwesịrị ime mgbe ọnwụnwa na-abịa ugboro ugboro chere anyị ihu ?
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Nna [cs]Origen[cs] etinyere ya n’ụlọ mkpọrọ n’ihi na ọ ghọrọ Igbo.
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
A na-eme ejije [um] nke akụkọ ifo nke ndị mepụtara ha na-anwụ n’ezie .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ike ụwa gwụrụ ya [?] nke na ọ na - echefu onwe ya mgbe ụfọdụ .
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Ugbu a , ọ bụ odino na [?] - eje ozi n’ọgbakọ
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
|
Lee ka anyị si bụrụ ndị a gọziri agọzi iso n’oriri ahụ !
|
IECT1F73
|
15-29
|
EV
|
female
|
End of preview. Expand
in Data Studio
No dataset card yet
- Downloads last month
- 4